Ọmna Hụ kwa Mosaịa, Nwa-nwoke nke Benjamịn; Ụmụ ndịkom nke Mosaịa N’ime Akwụkwọ nke Mọmọn, nwa-nwoke nke Eze Mosaịa. Omna na ụmụnne ya ndị nwoke gara ikwusara ndị Leman ozi-ọma (Mosa. 27:8–11, 34–37; 28:1–9).