Alma Onye Okenye Onye-amụma Nifaị n’ime Akwụkwọ nke Mọmọn onye haziri Nzukọ-nsọ n’ụbọchị nile nke ajọ Eze Noa. Ọ bụụrụ onye nchụ-aja nke ajọ Eze Noa na Onye agbụrụ nke Nifaị, Mosa. 17:1–2. Mgbe ọ nụsịrị ma kwere okwu Abịnadaị, eze ahụ chụpụrụ ya. O wee gbaa ọsọ, zoo onwe ya ma dee okwu nile nke Abịnadaị n’akwụkwọ, Mosa. 17:3–4. O chegharịrị ma kuzie okwu nile nke Abịnadaị, Mosa. 18:1. Mere baptism na mmiri nile nke Mọmọn, Mosa. 18:12–16. Haziri Nzukọ nsọ, Mosa. 18:17–29. Ya na ndị ya bịaruru na Zarahemla, Mosa. 24:25. E nyere ya ikike ilekọta Nzukọ-nsọ, Mosa. 26:8. Kpere ikpe na duru Nzukọ-nsọ ahụ, Mosa. 26:34–39. Nyefere Ọkwa onye isi nchụ-aja n’aka nwa ya nwoke, Alma 4:4 (Mosa. 29:42; Alma 5:3).