Enyemaka niile nke Ọmụmụ ihe
Lusifa


Lusifa

Aha ahụ pụtara Onye na-enye ìhè ma-ọbụ Onye bu ìhè. A maakwara ya dịka Nwa-nwoke nke Ụtụtụ. Lusifa bụụrụ otu nwa-nwoke mụọ nke Nna nke Elu-igwe ma o duru nnupụ-isi ahụ n’ime ndụ tutu e nwee anụ arụ. Aha ahụ Lusifa pụtara ìhè nanị otu ugboro n’ime Bible (Aịsa. 14:12). Mkpughe Ụbọchị Ikpeazụ na-enye ịkọwadaru-ala karịa banyere ọdịda Lusifa (OznỌd. 76:25–29).