Taịtọs
N’ime Testament Ọhụrụ, otu onye Grik a gbanwere nke a tụkwasịrị-obi onye soro Pọl jee njem gaa Jerusalem na n’ikpe-azụ ghọrọ onye mgbasa ozi-ọma (Ndị-Gal. 2:1–4; 2 Tim. 4:10). Taịtọs werutara akwụkwọ-ozi mbụ nke Pọl nye Ndị-nsọ na Kọrịnt (2 Ndị-Kọ 7:5–8, 13–15).