Iro Hụ kwa Ịhụ n’anya; Ntaji-anya; Ọbọ N’ime akwụkwọ-nsọ nile onye na-azọso mmadụ ihe, na-ebuso agha, na-akpo asị. Aga m etinye iro n’etiti gị na nwanyị ahụ, Jen. 3:15 (Moses 4:21). Itụkwasị uche n’anụ arụ, Ya na Chineke dị n’iro, Ndị-Rom 8:7. Ịbụ enyi nke ụwa bụ ịbụ onye iro nke Chineke, Jemes 4:4. N’ụbọchị ahụ iro ga-akwụsị ịdị n’iru m, OznỌd. 101:26.