Taylor, John Onye-isi nduzi nke atọ nke Nzukọ nke Jisus Kraịst nke Ndị-nsọ Ụbọchị-Ikpeazụ a. A kpọrọ ya gaa na Kansụl nke Iri na Abụọ ahụ, OznỌd. 118:6 (OznỌd. 124:128–129). Dere banyere ogbugbụ e gburu Joseph Smith na Hyrum Smith, n’ihi okwukwe ha, OznỌd. 135. Emerụrụ ya ahụ n’ihi ihe okwere, OznỌd. 135:2. Nọọrọ n’etiti ndị dị ukwuu ahụ nke Joseph F. Smith hụrụ n’ime ụwa ndị mụọ, OznỌd. 138:53–56.