Enyemaka niile nke Ọmụmụ ihe
Jud


Jud

N’ime Testament Ọhụrụ, otu n’ime ụmụnne nwoke nke Jisus na ike-kwe onye dere akwụkọ-ozi nke Jud (Mat. 13:55; Jud 1:1).

Akwụkwọ-ozi e nke Jud

Akwụkwọ ahụ bụ otu leta sitere n’aka Jud o degaara ụfọdụ ndị-nsọ ndị dawara mba n’okwukwe. Ndị buteere ha ida-mba ahụ bụụrụ ndị ahụ nọ n’etiti ha, ndị kwupụtara na ha bụ Ndị-otu-Kraịst mana ha na-eme omume ọjọọ n’ime mụọ ife chi-ọzọ na-ekwu na-ewezugara ha ịrubere iwu ezi-omume nke mụọ isi. Jud nwere mmasị ịkpọte ndị-nsọ nye uche nke ihe-egwu nke mụọ ha na gbaa ha ume inọgide n’ikwesị ntụkwasị-obi.

Ụfọdụ ihe ọgụgụ pụtara ìhè na Jud bụ ama okwu nke 6, nke n’agụgharị ọ̀gụ̀ ahụ dara n’elu-igwe na nchụpụ nke Lusifa na mụọ-ozi ya nile site n’ọnọdụ ndụ tutu anụ arụ (Abr. 3:26–28), na ama okwu nile nke 14–15, nke na-en̄omi ibu amụma nke Inọk buru.