Rịọ (Jụọ) Hụ kwa Ekpere Ịjụ, ajụjụ, ma-ọbụ Ịrịọ Chineke maka ihe ọma pụrụ iche. Rịọ a ga-enye gị ya, Mat. 7:7. O nwere onye amamihe kọrọ n’etiti unu, ya rịọ Chineke, Jemes 1:5 (A—JS 1:7–20). Jụọ m n’okwukwe, 1 Nif. 15:11. Ọbụrụ na unu enweghi ike ịghọta, ọ ga-abụ n’ihi na unu ajụghị, 2 Nif. 32:4. Rịọ n’obi ezi-okwu, Mosa. 4:10. Chineke na-enye unu ihe ọbụla unu rịọrọ nke ziri-ezi n’okwukwe, Mosa. 4:21. Jụọ Chineke ma ihe ndị a nile ha abụghị ezi-okwu, Moro. 10:4. Ha na-ahụ ọchịchịrị n’anya karia ìhè; Ya mere ha agaghị arịọ m, OznỌd. 10:21. Mana a na-enye unu iwu, n’ihe nile rịọ Chineke, OznỌd. 46:7.