Agbamume, Mgbamume Hụ kwa Egwu, Ịtụ-egwu; Okwukwe Ighara ịtụ egwu, nke ka nke na-ime ezi ihe. Dịnụ ike na nwee ezi mgbamume, Deut. 31:6 (Josh. 1:6–7). Nwee nụ agbamume nke ukwuu idebe na ime ihe nile nke e deworo ede, Josh. 23:6. Chineke enyeghị kwa anyị mụọ nke ịtụ egwu, 2 Tim. 1:7. Obi ya nwetara agbamume mgbe ọ nụrụ, Alma 15:4 (Alma 62:1). Ụmụ ndịkom Hilaman bụ dike karịa n’ihi mgbamume, Alma 53:20–21. Ọdịbeghi mgbe ọbụla m hụrụ nnukwu mgbamume dị otu a, Alma 56:45. Nwee nụ mgbamume ụmụnna ma gaa nụ n’iru n’iru ruo na mmeri, OznỌd. 128:22.