Omenala nile
Nkwenye nile na omume nile nke a na enyefe site n’otu ọgbọ ruo na nke ọzọ (2 Ndị-Tes. 2:15). N’ime akwụkwọ-nsọ nile, Onye-nwe na-esepụghị aka na-adọ ndị ezi-omume aka na ntị ka ha zere omenala ọjọọ nile nke ndị mmadụ (Lev. 18:30; Mak 7:6–8; Mosa. 1:5; OznỌd. 93:39–40).