Aha nke Nzukọ-nsọ
N’ime Akwụkwọ nke Mọmọn mgbe Jisus Kraịst gara leta ndị ezi-omume ndị Nifaị mgbe nta o bilisiri n’ọnwụ, o kwuru na Nzukọ ya ga-ebu aha ya (3 Nif. 27:3–8). N’oge nke ohụrụ ndịa Onye-nwe kpughere aha Nzukọ ahụ ịbụ “Nzukọ nke Jisus Kraịst nke Ndị-nsọ Ụbọchị-Ikpeazụ a” (OznỌd. 115:4).