Nwanne nwoke, Ụmụnna ndị nwoke
Dịka ụmụ Nna anyị nke Elu-igwe, ndị nwoke nile na ndị nwanyị nile na mụọ bụ ụmụ nne nwoke na Ụmụnne nwanyị. N’ime Nzukọ-nsọ, ndị nwoke nile bụ ndị otu Nzukọ-nsọ na ndị enyi nwoke nile nke Nzukọ-nsọ ka a na-ekwu okwu ha dịka Ụmụnne ndị nwoke.