Enyemaka niile nke Ọmụmụ ihe
Miulek


Miulek

Otu nwa-nwoke nke eze Zedekaịa nke Testament Ochie (circa 589 Tutu Amụọ Kraịst). Bible dekọtara na ụmụ ndịkom nile nke Zedekaịa ka e gburu egbu (2 Ndez. 25:7), mana Akwụkwọ nke Mọmọn mere ka o doo anya na Miulek a nwụghị (Hil. 8:21).