Ụlọ mkpọrọ Kateji (USA) Hụ kwa Smith, Hyrum; Smith, Joseph Nta Joseph na Hyrum Smith ka ndị mmadụ na-agba aghara gburu na 27 Jun. 1844 n’ụlọ mkpọrọ dị na Kateji, Ilinois Yunaited Steeti nile nke Amerika (OznỌd. 135).