Ụgbọ Hụ kwa Eke na Ogwurugwu; Idee mmiri n’oge Noa; Noa, Onye-isi ezi-na-ụlọ nke Bible N’ime Testament Ochie, Ụgbọ ahụ Noa wuru iji chekwaa ndụ n’oge oke idee mmiri ahụ. Meere onwe gị ụgbọ nke osisi gopher, Jen. 6:14. Ụgbọ ahụ wee tọgbọrọ n’elu ugwu Ararat, Jen. 8:4. Ụgbọ mmiri nile nke ndị Jared siri ike dịka ụgbọ Noa, Ita 6:7.