Onye ndụmọdụ Hụ kwa Onye-amụma Ịdọ aka na ntị, ịma okwa, ndụmọdụ na ntụzi-aka site na Onye-nwe na ndị ndu ya o chiri echichi. Aga m adụ gị ọdụ, Ọpụ. 18:19. Chineke ga-eji ndụmọdụ ya na-edu m, Abụọma 73:24. Mgbe na-enyeghị ndụmọdụ ndị mmadụ na-ada, Ilu 11:14. Ndị Farisii na ndị iwu ajụwo ndụmọdụ Chineke, Luk 7:30. Ịmụta akwụkwọ mara mma ọbụrụ na ha n̄aa nti na ndụmọdụ nile nke Chineke, 2 Nif. 9:29. Gee nụ ntị na ndụmọdụ nke onye ahụ nke chiworo unu echichi, OznỌd. 78:2. Nara ndụmọdụ n’aka onye m họpụtaworo, OznỌd. 108:1. Ọ chosiri ike ihiwe ndụmọdụ ya n’ọnọdụ ndụmọdụ nke m, OznỌd. 124:84. N̄aa ntị na ndụmọdụ nke nwa odibo m Joseph, OznỌd. 124:89. Ọbụrụ na onye ọbụla a gaghị achọ ndụmọdụ m onye ahụ a gaghị enwe ike, OznỌd. 136:19.