Onye ọchi-agha Moronaị Hụ kwa Àkàrá nke Ntọhapụ Nime Akwụkwọ nke Mọmọn, otu onye ndu ndị-agha onye ezi-omume onye biri ndụ n’afọ dịka 100 tutu a mụọ Kraịst. Moronaị ka a họpụtaworo ịbụ onye-isi ọchị-agha nye ndị-agha Nifaị nile, Alma 43:16–17. Palitere mụọ ndị agha Nifaị ịlụ-agha maka inwe onwe ha, Alma 43:48–50. O mere otu àkàrá nke ntọhapụ site na mpekele uwe mkpuchi ya, Alma 46:12–13. Ọ bụụrụ nwoke nke Chineke, Alma 48:11–18. Iwe were ya n’ebe ndị-ọchịchị nọ, n’ihi achọghị-ịma gbasara inwere-onwe nke mba ha, Alma 59:13.