Ndụ n’eyighị Chineke Hụ kwa Ajọọ omume, Omume n’ezighị-ezi; Ajọọ, Ajọọ omume; Inyi, Iru-inyi; Mmehie Onye ma-ọbụ ihe na-adịghị n’usoro nke uche-obi ma-ọbụ iwu-nsọ nile nke Chineke; Ajọọ ihe na adịghị nsọ. Ụzọ ndị mmebi iwu (ndị na-eyighi Chineke) ga-ala n’iyi, Abụọma 1:6. Ọ bụrụ na ọ dị ike ịzọpụta onye ezi-omume, o lee ebe onye ndụ ya na-eyighi Chineke ga-apụta? 1 Pita 4:18. Wezuga nụ onwe unu site na-amaghị Chineke nile, Moro. 10:32. Ịbo-ọbọ na-abịa ngwa ngwa n’isi ndị na-amaghị Chineke, OznỌd. 97:22. N’etiti ndị na-ebighi ndụ yiri nke Chineke, Onye-nzọpụta ahụ ewelighị olu okwu ya, OznỌd. 138:20.