Inye ndị ogbenye onyinye, Onyinye ana enye ogbenye Hụ kwa Ibu-ọnụ, Obubu-ọnụ; Ogbenye; Onyinye; Ọdịmma Onyinye nile iji nyere ndị ogbenye aka. Unu enyela ndị ogbenye onyinye unu n’iru ndị mmadụ, Mat. 6:1–4 (3 Nif. 13:1–4). Nwanyị a bụ ogbenye nke di ya nwụrụ atụbawo karịa ha nile, Mak 12:41–44. Ọ dị ngọzi inye ihe karịa ịnara ihe, Ọlndoz. 20:33–35. Ọ ga-adị mma ka unu na-ekesa site n’ihe unu nwere nye-ndị ogbenye, Mosa. 4:26. Ndị nke Nzukọ-nsọ ga-ekesa site n’ihe ha nwere, onye ọbụla dịka nke O nwere siri dị, Mosa. 18:27.