Ọbọ Hụ kwa Iro Ịbọ ọbọ ma-ọbụ imegwara maka mmerụ arụ ma-ọbụ mmehie. Chineke unu ga-abịa jiri ịbọ-obo, Aịsa. 35:4. Mụ nwe ọbọ, mụ onwe m ga-akwụghachi, Ndị-Rom 12:19 (Mọm. 3:15; 8:20). Mma agha nke ịbọ-obo kọrọ n’ofe isi unu, Mọm. 8:40–41. M ga-enwe ịbọ-obo megide ajọọ mmadụ nile, n’ihi na ha agaghị echegharị, OznỌd. 29:17. Onye-nzọpụta bịara n’ụbọchị nile nke ajọọ-omume na ịbọ-obo, Moses 7:45–46.