Kaiafas Hụ kwa Anas; Ndị Sadusi N’ime Testament Ọhụrụ, ọ bụ onye isi nchụ-aja na ọgọ nwoke nke Anas. Kaiafas mere ihe pụtara ìhè na-imegide Jisus na ndị na-eso ụzọ ya (Mat. 26:3–4; Jọn 11:47–51; 18:13–14).