Irusi ọrụ ike Ịnọgidesi ìke, ịgba mbọ nke ka nke, n’ife Onye-nwe na-irube isi n’okwu ya. Gee nụ m ntị nke ọma, Aịsa. 55:2. Chineke bụ onye na-enyeghachi ndị na-achọsi ya ike ụgwọ-ọrụ, Ndị-Hib. 11:6. Na-ịrụsi-ọrụ ike unu tụkwasị n’okwukwe unu ezigbo omume, 2 Pita 1:5. Kuzie nụ okwu nke Chineke site na-ịrụsi-ọrụ ike, Jekọb 1:19. Ha enyochasiworị akwụkwọ-nsọ ike, Alma 17:2. Ha dị na njikere na mgbalị nile idebe iwu-nsọ nile, 3 Nif. 6:14. K’anyị gbalisie ike n’ọrụ, Moro. 9:6. Nọrọ nụ n’oke agụụ ịchụso ihe ọma, OznỌd. 58:27. Ọbụghị na unu ga-anọ na nkịtị, kama rụọ nụ ọrụ ka ume unu ha, OznỌd. 75:3. Nye nụ ezi ịn̄a ntị n’okwu nile nke ndụ ebighi-ebi, OznỌd. 84:43. Ka onye ọbụla mụta ọrụ ya ma rụwa na-irụsi-ọrụ ike, OznỌd. 107:99.