Lihaị, Onye Nifaị n’ezisa ozi-ọma Hụ kwa Hilaman, Nwa-nwoke nke Hilaman N’ime Akwụkwọ nke Mọmọn, otu nwa-nwoke nke Hilaman, onye bụụrụ nwa-nwoke nke Hilaman. Lihaị bụụrụ nnukwu onye na-ezisa Ozi-ọma (Hil. 3:21; 4:14). A kpọrọ ya Lihaị iji chetara ya maka nna nna ya, Hil. 5:4–6. Ya na Nifaị nwetara ọtụtụ ndị agbanwere, a tụrụ ya mkpọrọ, ọkụ gbachibidoro ya gburu gburu, ma kparịtara ụka ya na ndị mụọ-ozi, Hil. 5:14–48. O nwetara ọtụtụ mkpughe kwa ụbọchị, Hil. 11:23.