Enyemaka niile nke Ọmụmụ ihe
Zaịọn


Zaịọn

Ndị ahụ dị-ọcha n’obi (OznỌd. 97:21). Zaịọn pụtakwara ebe ahụ ndị dị ọcha n’obi na-ebi. Obodo-ukwu ahụ nke Inọk rụrụ na ndị ya ndị e mechara wega n’elu-igwe n’ihi ezi-omume ka a kpọrọ Zaịọn (OznỌd. 38:4; Moses 7:18–21, 69). N’ụbọchị ndị-ikpeazụ otu obodo-ukwu a kpọrọ Zaịọn ka a ga-ewu n’ebe dị Ógbè Jackson nso, Missouri (United Steeti nile nke Amerika), nke agbụrụ nile nke Israel ga-ezukọta na ya (OznỌd. 103:11–22; 133:18). Ndị-nsọ ka e nyere ndụmọdụ ka ha wulite Zaịọn n’ebe ọbụla ha na-ebi n’ụwa.

Bipụta