Kansụl n’Elu-igwe Hụ kwa Agha n’ime Elu-igwe; Atụmatụ nke mgbapụta; Ndụ tutu e nwee anụ arụ Oge ahụ na ndụ tutu e nwee anụ arụ mgbe nna ahụ gosiri atụmatụ ya nye ụmụ ya na mụọ ndị ga-abịa n’ụwa a. Ụmụ Chineke nile wee tisie mkpu on̄u ike, Job 38:7. bulie oche-eze m n’elu kpakpando nile nke Chineke, Aịsa. 14:12–13. Agha wee dị n’elu-igwe, Mkpu. 12:7–11. Tutu a mụọ ha, ha nwetara nkuzi mbụ ha n’ụwa nke mụọ nile, OznỌd. 138:56. Setan nupuru isi na ndụ tutu e nwee anụ arụ, Moses 4:1–4. Akọn’uche nile ka a haziworo tutu okike ụwa adịrị, Abr. 3:22. Chi nile ahụ wee nwee atụmatụ n’etiti onwe ha, Abr. 4:26. Chi nile wee kwụsị ọrụ nke ha nweworo atụmatụ ịrụ, Abr. 5:2.