Imetu n’obi Hụ kwa Mụọ Nsọ I nweta uche nke imetụ-n’obi nile nke Mụọ. Unu karịrị ihe imetụ-n’obi, na okwu ya ghaara imetu unu n’obi, 1 Nif. 17:45. Mgbe unu malitere inweta mmegharị arụ ọzịza ndị a nile, unu ga-amalite ikwu na mkpụrụ akụkụ nke a dị mma, Alma 32:28. Ị ga-enwe mmetụ-n’obi na ọ bụ ihe ziri ezi, OznỌd. 9:8. Mmadụ nile bụ ndị ga-abata n’ụlọ nke Onye-nwe ga-enwe mmetuta nke ike gị, OznỌd. 109:13.