Onye nkwuchita ọnụ Hụ kwa Jisus Kraịst Jisus Kraịst bụ onye nkwuchita ọnụ ihe gbasara anyị n’ebe Nna nọ (Moro. 7:28) ma na-arịọtara anyị n’ebe ọ nọ. Jisus Kraịst bụ onye nkwuchita ọnụ ihe gbasara anyị n’ebe Nna nọ, 1 Jọn 2:1 (OznỌd. 110:4). Jisus ga-arịọ arịrịọ maka mmadụ nile, 2 Nif. 2:9 (Ndị-Hib. 7:25). Jisus meriworo ọnwụ, O wee nye ya ike ịrịọ arịrịọ maka ụmụ nke mmadụ, Mosa. 15:8. Abụ m onye nkwuchita ọnụ ihe gbasara unu n’ebe Nna nọ, OznỌd. 29:5. Jisus Kraịst na-arịọtara unu, OznỌd. 45:3–5.