Onye nkuzi, Ọkwa nchụ-aja nke Erọn Hụ kwa Ọkwa nchụ-aja nke Erọn Otu ọkwa-ọrụ n’ime Ọkwa nchụ-aja nke Erọn. Ọrụ onye nkụzi bụ ịnọ na-elekọta Nzukọ-nsọ anya, OznỌd. 20:53–60. Ọkwa ọrụ nke onye-nkụzi bụ mgbakwụnye dị mkpa nke ọkwa nchụ-aja dị nta, OznỌd. 84:30, 111. Onye-isi nduzi nke ọnụ-ọgụgụ-juru-aka nke ndị-nkụzi na-anọ n’isi nye ndị nkụzi iri abụọ na anọ, OznỌd. 107:86.