Ihe rụrụ arụ, Ihe-arụ Hụ kwa Mmehie N’ime akwụkwọ nsọ nile, ihe na-akpata enweghị mmasị ma-ọbu iro nye ndị ezi-omume na ndị na-enweghị ntụpọ. Egbugbere-ọnụ okwu ụgha bụ ihe-arụ n’anya Onye-nwe, Ilu 12:22. Mpako bụ ihe-arụ n’anya nke Onye-nwe, Jekọb 2:13–22. Ndị ajọ mmadụ enyefewo onwe ha n’uche nke ihe-arụ ha nile, Mosa. 3:25. Adịghị-ọcha kachasị bụrụ ihe-arụ karịa mmehie nile ewezuga igbu mmadụ na igọnarị Mụọ Nsọ, Alma 39:3–5. Iwe-ọkụ nke Onye-nwe e rewela imegide ihe-arụ ha nile, OznỌd. 97:24.