Onye-mbibi Hụ kwa Ekwensu Setan bụ onye-mbibi ahụ. Onye-nwe agaghị ekwe onye-mbibi ahụ ka ọ baa n’ụlọ unu nile, Ọpụ. 12:23. Onye-mbibi ahụ na-agba n’elu mmiri nile, OznỌd. 61:19. Onye nche gaara azọpụta ubi vine m site n’aka onye mbibi ahụ, OznỌd. 101:51–54.