Enyemaka niile nke Ọmụmụ ihe
Chie echichi, Echichi


Chie echichi, Echichi

Inye ọkwa ma-ọbụ inyefe ikike, ma-ọbụ ọkwa ọrụ. Iji ikike rụọ ọrụ na Nzukọ-nsọ nke Onye-nwe, Chineke ga-akpọrịrị mmadụ site na ibu amụma, na site n’ibiakwasị aka abuọ n’elu isi site na ndị ahụ nwere ikike (Ndep. Ok 1:5). Na-agbanyeghị na mmadụ nwere ike ịnata ikike site n’echichi, ọ na-eji ya arụ ọrụ n’okpuru nduzi nke ndị ahụ ji ọtụghe-ụzọ nile ahụ nke gbasara ikike ahụ.

Bipụta