Ụmụ nke Kraịst Hụ kwa Amụrụ ọzọ, Amụrụ site na Chineke; Jisus Kraịst; Mụrụ; Ụmụ ndịkom na ndịnyom nke Chineke Ndị ahụ na-anabatawo ozi-ọma nke Jisus Kraịst. Onye ọbụla nke ga-eweda onwe ya dịka nwa-ntakịrị a, onye ahụ dịkarịrị ukwuu, Mat. 18:1–4. Kwere n’ihè ahụ ka unu wee bụrụ ụmụ-ntakịrị nke ìhè, Jọn 12:36. Wepụ mmadụ nke anụ arụ ma bịa bụrụ nwa-ntakịrị, Mosa. 3:19; 27:25–26. N’ihi ọgbụgba-ndụ ahụ a ga-akpo unu ụmụ nke Kraịst, Mosa. 5:7. Ọbụrụ na unu ga-ejidesi ihe ọma ọbụla ike unu ga-abụrịrị nwa nke Kraịst, Moro. 7:19. Ka ha ra bụ ndị nabatara m, ka m nyere ike ibu ụmụ ndịkom nke m, OznỌd. 39:4. Atụla egwu ụmụ-ntakịrị, n’ihi na unu bụ nke m, OznỌd. 50:40–41. Gị onwe gị bụ otu n’ime m, nwa-nwoke nke Chineke, Moses 6:68.