Enyemaka niile nke Ọmụmụ ihe
Ọtụghe-ụzọ nile nke ọkwa nchụ-aja


Ọtụghe-ụzọ nile nke ọkwa nchụ-aja

Ọtụghe-ụzọ nile bụ oke ruru ịnọ n’otu ndị-isi nduzi, ma-ọbụ ike nke Chineke nyere nwoke iduzi ụzọ, tuzie aka ma chịa ọkwa nchụ-aja nke Chineke n’elu ụwa. Ndị ji ọkwa nchụ-aja a kpọrọ na-ọnọdụ nile nke otu ndị-isi nduzi na-anata ọtụghe-ụzọ nile site n’aka ndị ahụ nwere ikike n’arụ ha. Ndị nile ji Ọkwa nchụ-aja na-eji ọkwa nchụ-aja ahụ nanị n’ime njedebe nke ndị ahụ bụ ndị ji ọtụghe-ụzọ nile ahụ kapụtara. Onye-isi Nduzi nke Nzukọ-nsọ na-ejide ọtụghe-ụzọ nile nke Ọkwa nchụ-aja (OznỌd. 107:65–67, 91–92; 132:7).