Nnu E jiri ya mee ihe nchekwa dị mkpa nke nri n’ime ụwa mgbe ochie; a tulere ya dịka ihe dị mkpa maka ndụ. Nwunye Lọt ghọrọ ogidi nnu, Jen. 19:26. Unu onwe unu bụ nnu nke ụwa, Mat. 5:13 (Luk 14:34; 3 Nif. 12:13). Ndị ọgbụgba-ndụ nke Onye-nwe ka a ga-agụ ka nnu nke ụwa, OznỌd. 101:39–40. Ọbụrụ na Ndị-nsọ abụghị ndị-nzọpụta nke ndị mmadụ, ha dịka nnu nke na-etufuwo ụtọ ya, OznỌd. 103:9–10.