Ihe agha Ihe mkpuchi a na-eyi iji kpuchite arụ site na ihe otiti nile, ma-ọbụ ntụba ngwa agha nile. A na-ejikwa okwu ahụ dịka mpụta ìhè nke mụọ nke na-echekwa mmadụ site n’ọnwụnwa ma-ọbụ ihe ọjọọ. Yikwasị nụ ihe agha nile nke Chineke, Ndị-Efe. 6:10–18 (OznỌd. 27:15–18).