Enyemaka niile nke Ọmụmụ ihe
Ime mụọ


Ime mụọ

Ime-ìme echiche nke mma na njọ, na-esi n’ìhè nke Kraịst abịa n’ime mmadụ nile (Moro. 7:16). Ejiri ọnọdụ ụdị-okike inwe ike igosi ihe dị iche n’etiti mma na njọ wee mụọ anyị n’ihi ìhè nke Kraịst nke e nyere onye ọbụla (OznỌd. 84:46). Ọnọdụ inwe ike a ka a kpọrọ ime mụọ. Inwe ya na-eme anyị ndị bara uru. Dịka ọnọdụ inwe ike ndị ọzọ nile, e nwere ike mee ka ime mụọ anyị nile na-anwụ site na mmehie ma-ọbụ ejizighị ya ejizi.