Maa Ikpe, Ọmụma ikpe Hụ kwa Ikpe nke ikpe-azụ; Kpee, Ikpe Ikpe-ikpe ma-ọbụ Chineke ịma ikpe. Chineke ga-ama onye nzube ọjọọ nile ikpe, Ilu 12:2. onye-nwe na-ata anyị ahụhụ ka e wee ghara ịmakọ anyị n’ụwa ikpe, 1 Ndị-Kọ 11:32. Okwu anyị nile, ọrụ anyị nile, na echiche anyị nile ga-ama anyị ikpe, Alma 12:14. Site na-imata ihe na a dịghị eme ha, ndị mmadụ na-abịa n’okpuru amam-ikpe, Hil. 14:19. Ọbụrụ n’anyị akwụsị ịrụ ọrụ a ga-akpọta anyị n’okpuru amam-ikpe, Moro. 9:6. Onye na-agbagharaghị nwa-nne ya ka a mara-ikpe n’iru Onye-nwe, OznỌd. 64:9. Onye ahụ na-eme mmehie megide ìhè ahụ dị ukwuu karịa ga-enweta amam-ikpe ahụ dị ukwuu karịa, OznỌd. 82:3. Nzukọ-nsọ dum nọ n’okpuru amamikpe ruo mgbe ha chegharịrị ma cheta Akwụkwọ nke Mọmọn, OznỌd. 84:54–57.