Ikwu ihe ọjọọ Hụ kwa Asịrị; Emu; Ghaa-ụgha; Ndọrọ-ndọrọ Ikwu ihe nile n’ezighi ezi, nwere ike imerụ arụ, na ihe ọjọọ. Ọtụtụ mgbe n’akwụkwọ nsọ udị okwu ndị a ka a na-ekwukarị megide mmadụ jiri ebum n’obi ịkpata mgbu. Chezie ire gị ka ọ ghara ikwu ihe ọjọọ, Abụọma 34:13 (1 Pita 3:10). Onye na-eyighị Chineke na-egwupụta ihe ọjọọ, Ilu 16:27. Ngozi na-adịrị unu mgbe ndị mmadụ ga-ekwu ajọọ ihe nile dị iche iche megide unu n’okwu ụgha, Mat. 5:11 (3 Nif. 12:11). Site n’obi ka ajọọ echiche nile si apụta, Mat. 15:19 (Mak 7:21). Ekwula okwu ọjọọ ọbụla megide onye isi, Ọlndoz. 23:5. Ka-ewepụ nkwulu nile n’etiti unu, Ndị-Efe. 4:31. Unu ekwutọritala ibe unu, Jemes 4:11. Hụ na enweghị okwu azụ, ma-ọbụ okwu ọjọọ, OznỌd. 20:54.