Smith, Joseph F. Onye-isi Nduzi nke isii nke Nzukọ-nsọ; nwa-nwoke nanị nke Hyrum na Mary Fielding Smith. A mụrụ ya na 13 Novemba 1838 ma nwụrụ na 19 Novemba 1918. Joseph F. Smith natara otu ọhụ nke mgbapụta nke ndị nwụrụ-anwụ, OznỌd. 138.