Ebe-nsọ ahụ kacha ebe-nsọ nile Hụ kwa Temple, Ụlọ nke Onye-nwe-anyị; Ụlọ-ofufe Ime ụlọ kachasị dị-nsọ n’ụlọ ofufe ụmụ Israel nke Moses na n’ikpe-azụ n’ime temple, Ebe-nsọ ahụ kacha ebe nsọ nile ka a na-akpọ, “ebe-nsọ kachasị nsọ” (Ọpụ. 26:33–34).