Nifaị Nwa-nwoke nke Hilaman Hụ kwa Hilaman, Nwa-nwoke nke Hilaman; Lihaị, Onye Nifaị n’ezisa ozi-ọma N’ime Akwụkwọ nke Mọmọn, otu nnukwu onye amụma na onye mgbasa ozi-ọma. Ọ bụụrụ nwa-nwoke nke Hilaman nke ka okenye, Hil. 3:21. E nyere ya ọkwa onye-isi-ikpe, Hil. 3:37. Ya na nwanne ya nwoke Lihaị gbanwere ọtụtụ ndị Leman nye ozi-ọma, Hil. 5:18–19. Ọkụ gbachibidoro ya gburu gburu ma a hapụrụ ya site n’ụlọ mkpọrọ, Hil. 5:20–52. O kpere ekpere n’ụlọ-elu tọwa nke ubi nta ya, Hil. 7:6–10. O kpughere ogbugbụ nke onye-isi-ikpe, Hil. 8:25–28; 9:1–38. Onye-nwe nyere ya nnukwu ike, Hil. 10:3–11. Ọ rịọrọ Onye-nwe maka ụnwụ na maka ọgwụgwụ nke ụnwụ ahụ, Hil. 11:3–18.