Mbara-iru Ịpụta ìhè nke iru mmadụ n’ọha nke otutu mgbe na-achapụta ìhè omume nke mụọ na ọnọdụ nke uche. Mbara-iru ha a gbawo aka-ebe megide ha, Aịsa. 3:9. Mbara-iru nke eze gbanwere, Dan. 5:6. Mbara-iru ya dịka nke àmụ̀ma elu-igwe, Mat. 28:3. Mbara-iru ya dịka anyanwụ, Mkpu. 1:16. Unu anatawo onyinyo Chineke na mbara-iru unu? Alma 5:14, 19. Amọn wee hụ na mbara-iru nke eze ahụ gbanwere, Alma 18:12. buo nụ ọnụ ma kpee ekpere jiri obi an̄ụrị na mbara-iru ọchị, OznỌd. 59:14–15. Mbara-iru ya wee nwuo karịa mmuke nke anyanwụ, OznỌd. 110:3.