Enyemaka niile nke Ọmụmụ ihe
Smith, Samuel H.


Smith, Samuel H.

Otu nwanne nwoke nke ka dị obere nke Onye-amụma Joseph Smith (A—JS 1:4). A mụrụ Samuel n’afọ 1808 ma ọ nwụrụ n’afọ 1844. Ọ bụụrụ otu n’ime ndị aka-ebe asatọ nke Akwụkwọ nke Mọmọn na jee-ozi dịka otu n’ime ndị mgbasa ozi-ọma mbụ make Nzukọ-nsọ e weghachiri azụ (OznỌd. 23:4; 52:30; 61:33–35; 66:7–8; 75:13).

Bipụta