Salem Hụ kwa Jerusalem; Melkizedek Nnukwu obodo ahụ dị mkpa n’ime Testament Ochie ebe Melkizedek chịrị eze. O nwere ike bụrụ na ọ dịbuuru na ebea Jerusalem dị n’ụbọchị taa. Aha ahụ “Salem” dị nnọ ka otu okwu Hibru nke pụtara “udo”. Melkizedek bụ eze Salem bupụtara achịcha na mmanya, Jen. 14:18. Melkizedek, eze nke Salem, bụụrụ onye nchụ-aja nke Chineke onye kachasị ihe nile elu, Ndị-Hib. 7:1–2. Melkizedek bụụrụ eze n’ala nke Salem, Alma 13:17–18.