Onye-nwe-anyị nke usuu nile nke ndị-agha Hụ kwa Jisus Kraịst Aha ọzọ maka Jisus Kraịst. Ọ na-achị n’elu usuu ndị agha nke elu-igwe na ụwa ma na-edu ndị-ezi-omume megide ihe ọjọọ (OznỌd. 29:9; 121:23). Onye-nwe nke usuu nile nke ndị-agha bụ Eze ebube, Abụọma 24:10. Chineke nke Israel, bụ Onye-nwe nke usuu nile nke ndi-agha, 1 Nif. 20:2. Mụọ nke m agaghị anọgide ya na mmadụ oge nile, ka Onye-nwe nke Usuu nile nke ndị-agha kwuru, OznỌd. 1:33.