Enyemaka niile nke Ọmụmụ ihe
Jerusalem Ọhụrụ


Jerusalem Ọhụrụ

Ebe ahụ Ndị-nsọ ga-ezukọ na Kraịst n’onwe ya ga-achị-eze, ya na ha, n’ime oge Kraịst ga-achị n’elu ụwa otu puku afọ. Zaiọn (Jerusalem Ọhụrụ ahụ) ka a ga-ewu n’elu kọntinenti nke Amerika, na a ga-enwogharị ụwa ọhụrụ ọzọ na nata ebube nke Paradaịs ya (Ndep. Ok 1:10). Ọ na-atụnyekwara otu nnukwu obodo dị nsọ nke ga-esi n’elu-igwe gbadata na mmalite nke otu puku afọ ahụ Jisus Kraịst ga-achị eze n’elu ụwa.